2 Samuel 22:38 - Bible Nso38 Ka m'chua ndi-irom, we kpochapu ha; Adighm-alaghachi kwa rue mb͕e emere ka ha gwusia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 “Achụrụ m ndị iro m ọsọ, kpochapụ ha. Alaghachighị m azụ tutu ruo mgbe ha niile lara nʼiyi. Faic an caibideil |