Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




2 Samuel 22:26 - Bible Nso

26 N'ebe onye-ebere nọ I gēgosi Onwe-gi onye-ebere, N'ebe nwoke zuru okè nọ I gēgosi Onwe-gi onye zuru okè;

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

26 “Nʼebe onye kwesiri ntụkwasị obi nọ, i na-egosi onwe gị onye kwesiri ntụkwasị obi, nʼebe onye zuruoke nọ, ị na-egosi onwe gị onye zuruoke.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




2 Samuel 22:26
3 Iomraidhean Croise  

N'ebe onye di ọcha nọ I gēgosi Onwe-gi onye di ọcha; Ma n'ebe onye b͕agọro ab͕agọ nọ I gēgosi Onwe-gi Onye-nb͕á.


Ngọzi nādiri ndi-ebere: n'ihi na ndi ahu ka agēmere ebere.


N'ihi na ọ bu ikpé nke ebere nādighi ya ka agēkpe onye nēmeghi ebere: ebere nānyara ikpé isi.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan