2 Samuel 22:20 - Bible Nso20 O we me ka m'puta rue ebe sara mbara: Ọ nādọputam, n'ihi na ihem tọrọ Ya utọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ọ kpọpụtara m gaa nʼebe sara mbara, Ọ napụtara m nʼihi na ihe m na-atọ ya ụtọ. Faic an caibideil |