13 Site n'onwunwu nke nēnwu n'iru Ya Afunwuru icheku ọku.
13 Site nʼìhè nke na-enwupụta nʼahụ ya, amụma egbe eluigwe nwupụtara ire ọkụ.
Jehova si n'elu-igwe nāma éb͕è-elu-igwe, Onye kachasi ihe nile elu nēme kwa-ka olu-Ya da.
Anwuru-ọku rigoro n'imi-Ya, Ọku nēsi kwa n'ọnu-Ya ripia: Afunwuru icheku site na ya.
Ma nile ebube Jehova anya, ọ di ka ọku nērichapu n'elu ugwu ahu n'anya umu Israel.