2 Samuel 22:1 - Bible Nso1 Devid we gwa Jehova okwu nile nke abù a n'ubọchi Jehova naputara ya n'ọbu-aka ndi-iro-ya nile na n'ọbu-aka Sọl: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Devid buuru Onyenwe anyị okwu niile nke abụ a mgbe Onyenwe anyị napụtara ya site nʼaka ndị iro ya niile, nakwa nʼaka Sọl. Faic an caibideil |