2 Samuel 20:9 - Bible Nso9 Joab we si Amasa, Ọ̀ bu n'udo ka i nọ, nwa-nnem? Joab we were aka-nri-ya jide Amasa n'afu-ọnu isutu ya ọnu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Joab kelere Amasa sị ya, “Kedụ ka ị dị nwanna m.” Mgbe ahụ, Joab ji aka nri ya jide Amasa nʼahụọnụ isutu ya ọnụ, Faic an caibideil |