2 Samuel 20:14 - Bible Nso14 O we gabiga n'ebo nile nke Israel rue Ebel, na Bet-meaka, na ndi Bia nile: ewe kpọkọta ha, ha we bia so kwa ya n'azu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Sheba gabigara ebo niile nke Izrel ruo Ebel-Bet-Maaka, gabigakwa oke ala ndị Bikri, bụ ndị zukọtara soro ya. Faic an caibideil |