2 Samuel 2:25 - Bible Nso25 Umu Benjamin we chikọta onwe-ha iso Abnea n'azu, ha we ghọ otù usu, guzo, n'elu otù ugwu ntà. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ndị ikom Benjamin chịkọtara onwe ha ọnụ dịnyere Abna. Ha niile guzooro nʼelu otu ugwu dịka otu usuu ndị agha. Faic an caibideil |