2 Samuel 2:2 - Bible Nso2 Devid we rigo n'ebe ahu, ya na ndinyom-ya abua kwa, bú Ahinoam nwayi Jezreel, na Abigail, bú nwunye Nebal onye Kamel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Devid na nwunye ya abụọ, Ahinoam onye Jezril, na Abigel nwunye ochie Nebal onye Kamel gara nʼebe ahụ. Faic an caibideil |