2 Samuel 18:7 - Bible Nso7 Ewe tib͕ue ndi Israel n'ebe ahu n'iru ndi-orù Devid, ntib͕u uku we di n'ebe ahu n'ubọchi ahu, bú orú nnù ndikom uzọ abua na nnù iri. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ndị agha Devid tigbukwara ndị agha Izrel. Ha gburu iri puku ndị agha abụọ nʼụbọchị ahụ. Faic an caibideil |