2 Samuel 18:22 - Bible Nso22 Ahimaaz nwa Zedok we si kwa Joab ọzọ, Ma otú ọ di, biko, ka m'b͕a ọsọ, mu onwem kwa, n'azu onye Kush. Joab we si, N'ìhi gini kwa ka gi onwe-gi ganāb͕a ọsọ, nwam, ma ọ dighi ozi ọma ahutara gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ahimaaz nwa Zadọk rịọkwara Joab ọzọ sị ya, “Otu ọbụla o si dị, biko kwere ka m gbaso onye Kush a.” Ma Joab zara sị, “Nwa m nwoke, gịnị mere i ji chọọ ị ga? I nweghị ozi ọbụla ị ga-ezi nke ga-ewetara gị ụgwọ ọrụ.” Faic an caibideil |