2 Samuel 18:21 - Bible Nso21 Joab we si onye Kush, Je gosi eze ihe i huworo. Onye Kush ahu we kpọ isi ala nye Joab, b͕a ọsọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Joab gwara otu nwoke onye Kush sị ya, “Gaa gwa eze ihe ị hụrụ.” Nwoke ahụ kpọrọ isiala, gbapụ ọsọ. Faic an caibideil |