2 Samuel 14:27 - Bible Nso27 Ewe muara Absalom umu-ndikom atọ, na otù nwa-nwayi, aha-ya bu Tema: onye ahu bu nwayi mara nma ile anya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Absalọm mụtara ụmụ ndị ikom atọ, na otu nwanyị, aha ya bụ Tama. Nwaagbọghọ a mara mma nke ukwuu. Faic an caibideil |