2 Samuel 13:3 - Bible Nso3 Ma Amnon nwere otù eyì, aha-ya bu Jonadab, nwa Shimea nwa-nne Devid: ma Jonadab bu nwoke mara ihe nke-uku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ma Amnọn nwere otu enyi dị aghụghọ, onye aha ya bụ Jonadab, nwa Shimea, nwanne Devid. Faic an caibideil |