2 Samuel 13:16 - Bible Nso16 Ọ si ya, Emela otú a, n'ihi na ihe ọjọ uku a n'izilagam jọrọ njọ kari nke-ọzọ nke i merem. Ma o kweghi ige ya nti. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ma Tama kwara akwa sị ya, “Mba! Ịjụ m otu a ka njọ karịa ihe ọjọọ i mere m.” Ma Amnọn egeghị ya ntị. Faic an caibideil |