2 Samuel 13:12 - Bible Nso12 Ọ si ya, É-è nwa-nnem, ewedalam n'ala; n'ihi na adighi-eme otú a n'Israel: emela ihe-nzuzu a. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Tama zara sị ya, “Mba! Nwanne m nwoke. Emerụla m. Ihe dị otu a ekwesighị ime nʼala Izrel. Emela ihe ọjọọ dị otu a. Faic an caibideil |