2 Samuel 12:12 - Bible Nso12 N'ihi na gi onwe-gi mere ya na nzuzo: ma Mu, onwem gēme ihe a n'iru Israel nile, na n'iru anyanwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 I mere mmehie gị na nzuzo, ma aga m eme nke a na mbara, nʼihu Izrel niile.’ ” Faic an caibideil |