2 Samuel 11:3 - Bible Nso3 Devid we zìe jua ajuju bayere nwayi ahu. Otù onye we si, Nwayi a, ọ̀ bughi Bat-sheba, nwa-nwayi Eliam, bú nwunye Urai onye Het? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Devid ziri ozi ka a jụta onye nwanyị ahụ bụ, ma a gwara ya na ọ bụ Batsheba, nwa Eliam, nwunye Ụraya onye Het. Faic an caibideil |