2 Samuel 1:3 - Bible Nso3 Devid we si ya, Òle ebe i si bia? Ọ si ya, N'ọmuma-ulo-ikwū Israel ka m'wepugara onwem. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Devid jụrụ ya sị, “Ebee ka i si bịa?” Nwoke ahụ zara sị, “Esi m nʼọmụma ụlọ ikwu ndị Izrel gbapụta.” Faic an caibideil |