2 Pita 1:2 - Bible Nso2 Ka eme ka amara bara unu uba, ya na udo, nime nmazu nke Chineke na nke Jisus Onye-nwe-ayi; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ka amara na udo bara unu ụba, site na mmazu nke Chineke na nke Jisọs Onyenwe anyị. Faic an caibideil |