2 Ndị Kọrint 8:3 - Bible Nso3 N'ihi na ka ike-ha ra, dika m'nāb͕a àmà, e, kari kwa ike-ha, ka ha nyere dika ha zuputara n'onwe-ha, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ana m agba ama na ha nyere dịka ike ha, ha nyekwara ọ bụladị karịa otu a tụrụ anya. Onyinye ha si nʼobi ha pụta. Faic an caibideil |