2 Ndị Kọrint 8:20 - Bible Nso20 ma ayi nēze nka, ka onye ọ bula ghara ita ayi uta n'oké onyinye-amara nka nke ayi nēje ozi ya: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Anyị na-eze ka onye ọbụla ghara ịta anyị ụta nʼihe ọbụla, nʼihi ụzọ anyị si jee ozi gbasara onyinye mgbasapụ aka a. Faic an caibideil |