2 Ndị Kọrint 8:18 - Bible Nso18 Ayi ezìkọwo kwa ya na nwa-nna-ayi ahu onye otuto-ya n'ozi ọma ayi ruzuru nzukọ Kraist nile; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Anyị na-ezitekwa ya na nwanna anyị onye ahụ nzukọ niile na-asọpụrụ nʼihi ọrụ ikwusa oziọma ahụ. Faic an caibideil |