2 Ndị Kọrint 7:3 - Bible Nso3 Ọ bughi ima unu ikpé ka m'nēkwu ya: n'ihi na ekwuwom ya na mbu, na unu di ayi n'obi inwukọ ọnwu na idikọ ndu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Anaghị m ekwu ihe ndị a ka m maa unu ikpe, dịka m kwuburu na mbụ, na anyị bu unu nʼobi anyị, ịdịkọ ndụ, maọbụ ịnwụkọkwa ọnwụ nʼotu. Faic an caibideil |