2 Ndị Kọrint 4:7 - Bible Nso7 Ma ayi nwere àkù a n'ite ájá, ka ọkika nke ike ahu we buru nke Chineke, ghara kwa isite n'ayi onwe-ayi; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Anyị onwe anyị bụ ndị natara akụ nke dị oke ọnụahịa dị nʼime ite ụrọ, iji gosi na ike kacha elu si nʼaka Chineke, ọ bụghị nʼaka anyị. Faic an caibideil |