2 Ndị Kọrint 3:17 - Bible Nso17 Ma Onye-nwe-ayi bu Mọ ahu: ma ebe Mọ nke Onye-nwe-ayi nọ, n'ebe ahu ka madu nwere onwe-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Nʼihi na Onyenwe anyị bụ Mmụọ, ma ebe ọbụla kwa Mmụọ Onyenwe anyị nọ, nʼebe ahụ ka mmadụ pụrụ inwere onwe ya. Faic an caibideil |