2 Ndị Kọrint 3:11 - Bible Nso11 N'ihi na asi na ihe anēme ka ọ ghara idi irè ji ebube bia, ihe nādigide dikariri n'ebube nke-uku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ọ bụrụ na ihe na-agafe agafe nwere ebube dị otu a, ihe ga-anọgide mgbe niile ga-enwe ebube karịa ya. Faic an caibideil |