2 Ndị Kọrint 3:10 - Bible Nso10 N'ihi na ihe emeworo ka ọ di ebube, emeghi ya ka ọ di ebube n'akuku a n'ezie, n'ihi ebube ahu nke kariri nke-uku. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Nʼezie, ihe jupụtara nʼebube mgbe ochie enwekwaghị ebube ọbụla ugbu a, nʼihi na ebube nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ ekpuchiela ya. Faic an caibideil |