2 Ndị Kọrint 2:8 - Bible Nso8 N'ihi nka ariọm unu ka unu me ka ihu-n'anya unu huru ya buru ihe di itukwasi obi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Ya mere ana m arịọ unu, bikonu, gosinụ ya na unu hụrụ ya nnọọ nʼanya. Faic an caibideil |