13 Ndi nsọ nēkele unu.
13 Ndị nsọ niile na-ekelekwa unu.
Ọ buru kwa na unu nēkele nání umu-nne-unu, gini ka unu nēme kari ndi ọzọ? ọbuná ndi mba ọzọ, hà adighi-eme otù ihe ahu?
Werenu isutu-ọnu di nsọ kelerita onwe-unu. Nzukọ Kraist nile nēkele unu.
Kelenu ndi-isi-unu nile na ndi nsọ nile. Ndi Itali nēkele unu.
Nwanyi ahu nke nọ na Babilon, nke soro unu buru onye arọputaworo, nēkele unu; nwam, bú Mak, nēkele kwa unu.
Umu nwa-nna-gi nwanyi, bú onye arọputaworo, nēkele gi.
ma anamele anya ihu gi ngwa ngwa, ayi gēwere kwa ọnu kwurita okwu.