2 Ndị Kọrint 11:32 - Bible Nso32 Nime Damaskọs onye-isi ala nke nọ n'okpuru Aretas, bú eze, nēche obodo ndi Damaskọs nche, ijidem: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Nʼobodo Damaskọs, onye ọchịchị ala ahụ nke eze obodo ahụ a na-akpọ Aretas họpụtara, ndị na-eche obodo Damaskọs nche ka ha jide m. Faic an caibideil |