2 Ndị Kọrint 10:18 - Bible Nso18 N'ihi na onye ya onwe-ya nēme ka amara ya, ọ bughi onye ahu ka anwaputaworo, kama ọ bu onye Onye-nwe-ayi nēme ka amara ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Nʼihi na ọ bụghị onye ji aka ya bulie onwe ya elu ka a na-anabata, kama ọ bụ onye Onyenwe anyị jiri aka ya bulie. Faic an caibideil |