2 Ndị Kọrint 1:22 - Bible Nso22 Onye ka-kwa-ra ayi akàrà, nye kwa ayi Mọ Nsọ n'obi-ayi, bú ihe ayi ji mara na ayi gēnwezu nkwa ahu nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ọ kara anyị akara nʼihu, nyekwa anyị Mmụọ Nsọ ya ka o biri nʼobi anyị, dịka onye ga-ahụ na anyị ga-emezu nkwa ahụ niile. Faic an caibideil |