2 Ndị Kọrint 1:14 - Bible Nso14 dika unu mazu-kwa-ra ayi n'otù akuku, na ayi bu ihe-inya-isi-unu, ọbuná dika unu onwe-unu bu kwa ihe-inya-isi nke ayi, n'ubọchi Onye-nwe-ayi Jisus. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Dịka unu ghọtarala anyị nwa nke nta ugbu a, unu ga-eji anyị anya isi nʼụbọchị nke Onyenwe anyị Jisọs. Faic an caibideil |