2 Ndị Kọrint 1:10 - Bible Nso10 Onye dọputara ayi n'oké ọnwu di otú a, Ọ gādọputa kwa ayi: Onye ayi leworo anya Ya na Ọ ganādọputa kwa ayi ọzọ; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ọ bụ Chineke bụ onye zọpụtara anyị site nʼime oke ọnwụ dị otu a. Anyị nwekwara ntụkwasị obi na ọ ga-aga nʼihu na-azọpụtakwa anyị, Faic an caibideil |