2 Ndị Eze 9:32 - Bible Nso32 Jihu we welie iru-ya le anya na window, si, Ònye diyerem? ònye? Onozi abua ma-ọbu atọ we leputa anya n'ebe ọ nọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Jehu leliri anya elu lee anya na oghereikuku tie mkpu sị, “Onye dịnyeere m?” Onozi abụọ maọbụ atọ na-eje ozi nʼụlọeze lepụtara anya lee ya anya. Faic an caibideil |