2 Ndị Eze 9:10 - Bible Nso10 Nkita gēri kwa Jezebel n'òkè-ala-ubi Jezreel, ọ dighi kwa onye nēlì ya. O we meghe uzọ b͕alaga. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Nkịta ga-erikwa anụ Jezebel nwunye Ehab na Jezril. Ọ dịkwaghị onye ga-eli ya.’ ” Mgbe o kwuchara okwu ndị a, onye amụma ahụ meghere ụzọ gbapụ ọsọ. Faic an caibideil |