2 Ndị Eze 8:2 - Bible Nso2 Nwayi ahu we bilie, me dika okwu onye nke Chineke si di: ọ we je, ya onwe-ya na ulo-ya, nọ dika ọbìa n'ala ndi Filistia arọ asa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Nwanyị ahụ mere dịka onye nke Chineke gwara ya, o biliri, ya na ezinaụlọ ya gaa biri nʼala ndị Filistia afọ asaa. Faic an caibideil |