2 Ndị Eze 4:9 - Bible Nso9 Nwayi ahu we si di-ya, Biko, le, amawom na onye di nsọ nke Chineke ka ọ bu, bú onye a nagabiga n'akuku ayi mb͕e nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ma nwanyị ahụ gwara di ya okwu sị, “O doro m anya nke ọma na nwoke a na-akwụsị nʼụlọ anyị mgbe niile bụ onye nsọ nke Chineke. Faic an caibideil |