2 Ndị Eze 4:28 - Bible Nso28 O we si, Àriọrọm nwa-nwoke n'aka onye-nwem? àsighm, Arafulam? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Nwanyị ahụ sịrị, “Onyenwe m, arịọrọ m gị nye m nwa nwoke? Ọ bụ na m asịghị gị, ‘emeela m ka m nwee olileanya’?” Faic an caibideil |