2 Ndị Eze 4:17 - Bible Nso17 Nwayi ahu we turu ime, mua nwa-nwoke na mb͕e ahu akara àkà, dika mb͕e ahu aka-nile, otú Elaisha gwara ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ma dịka Ịlaisha si kwuo, nwanyị ahụ tụụrụ ime, na mgbe ahụ nʼafọ ọzọ ya, ọ mụrụ nwa nwoke. Faic an caibideil |