Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




2 Ndị Eze 3:6 - Bible Nso

6 Eze, bú Jehoram, we si na Sameria pua n'ubọchi ahu, gukọta Israel nile.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

6 Ya mere, eze Joram sitere na Sameria pụọ ga kpọkọta ndị Izrel niile.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




2 Ndị Eze 3:6
6 Iomraidhean Croise  

Agukọta-kwa-ra umu Israel, nye ha ihe-oriri, ha we je izute ha: umu Israel we ma ulo-ikwū-ha n'iru ha dika ìgwè ewu ntà abua; ma ndi Siria juputara ala.


O rue, mb͕e Ehab nwuru, na eze Moab jehiere megide eze Israel.


O je kwa, zigara Jehoshafat, bú eze Juda, ozi, si, Eze Moab ejehiewo megidem: ì gēsorom jekuru Moab ibu agha? Ọ si, M'gārigo: dika m'di, otú a ka i di; dika ndim di, otú a ka ndi-gi di; dika inyinyam di, otú a ka inyinya-gi di.


O we gukọta ha na Bezek; umu Israel we di orú nnù ndikom orú uzọ na uzọ iri-na-asa, na nnù iri, ndikom Juda di kwa orú nnù ndikom uzọ atọ, na nnù iri-na-ise.


Sọl we me ka ndi Israel nuru, o we gukọta ha na Telaim, orú nnù ndikom orú uzọ na uzọ ise ndi ji ukwu eje, na orú nnù ndikom Juda na nnù ise.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan