2 Ndị Eze 3:5 - Bible Nso5 O rue, mb͕e Ehab nwuru, na eze Moab jehiere megide eze Israel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ma mgbe Ehab eze Izrel nwụrụ, eze Moab nupuru isi megide eze Izrel, jụkwa ịnọ nʼokpuru ya ọzọ. Faic an caibideil |