2 Ndị Eze 21:1 - Bible Nso1 Manase b͕ara arọ iri na abua mb͕e ọ malitere ibu eze; o we buru eze ọgu arọ abua na iri na ise nime Jerusalem: aha nne-ya bu Hefzi-ba. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Manase gbara afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịrị iri afọ ise na ise na Jerusalem. Aha nne ya bụ Hefziba. Faic an caibideil |