2 Ndị Eze 18:13 - Bible Nso13 Ma n'arọ nke-iri-na-anọ nke eze, bú Hezekaia, Senakerib, bú eze Asiria, rigoro imegide obodo nile ewusiri ike nke Juda, were ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Nʼafọ nke iri na anọ nke ọchịchị eze Hezekaya, Senakerib bụ eze Asịrịa, busoro obodo Juda niile e wusiri ike agha, merikwaa ha. Faic an caibideil |