2 Ndị Eze 17:18 - Bible Nso18 Jehova we wesa Israel iwe nke-uku, si n'iru Ya wezuga ha: ọ dighi ndi fọduru, nābughi ebo Juda, nání ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ya mere, Onyenwe anyị wesoro Izrel iwe nke ukwuu, wezuga ha site nʼihu ya. Ọ dịkwaghị onye o kwere ka ọ fọdụ, karịakwa naanị ebo Juda. Faic an caibideil |