2 Ndị Eze 16:9 - Bible Nso9 Eze Asiria we ge ya nti: eze Asiria we rigorue Damaskọs, were ya, me ka ndi-ya je biri na Kia, o me-kwa-ra ka Rezin nwua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Eze ndị Asịrịa ṅara ya ntị site nʼibuso obodo Damaskọs agha na imeri ya. O gburu Rezin, bulaa mmadụ niile bi nʼime ya nʼike ka ha gaa biri nʼobodo Kia. Faic an caibideil |