2 Ndị Eze 15:34 - Bible Nso34 O me ihe ziri ezi n'anya Jehova: dika ihe nile si di nke Uzaia nna-ya mere, otú a ka o mere. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 O mere ihe ziri ezi nʼanya Onyenwe anyị dịka nna ya Ụzaya mere. Faic an caibideil |