2 Ndị Eze 15:26 - Bible Nso26 Ma okwu Pekahaia nile nke fọduru, na ihe nile o mere, le, edewo ha n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi nke ndi-eze Israel. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Akụkọ banyere Pekahaya na ihe niile o mere ka e dere nʼakwụkwọ akụkọ ihe ndị eze Izrel mere nʼụbọchị ndụ ha. Faic an caibideil |