2 Ndị Eze 15:1 - Bible Nso1 N'arọ nke-orú-na-asa nke Jeroboam, bú eze Israel, ka Azaraia nwa Amazaia, bú eze Juda, malitere ibu eze. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Nʼafọ nke iri abụọ na asaa nke ọchịchị Jeroboam nʼIzrel ka Azaraya nwa Amazaya bidoro ịchị dịka eze na Juda. Faic an caibideil |